Ebiti NdokNon lid.w

Ebiti Ndok-Jegede  (onye nke amụrụ dika Ebiti Onoyom Ndok) so na ndi otu ndọrọndọrọ ọchichi obodo i Nigeria . Ọ zọrọ ọchịchị onye isi ala n'afọ 2011 n'otu pati akpọrọ United National Party for Development, ebe ọ bụ onye isi oche pati a.A

Life and career[mèzi | mèzi mkpụrụ]

A mụrụ nwa ada a na  Ibadan bụ isi obodo, Oyo State, nke di na South-Western Nigeria, Ndok-Jegede bụ onye  Akwa Ibom State, Nigeria.[1] Ọ bidoro aka ọru ya dika onye nurse na University College Hospital,nke dị na Ibadan tupu ọ gaba obodo United Kingdom,ebe ọ nwetere nzere digiri na   Management, Law, and Diplomatic Studies ma gụọ ihe gbasara inyere ndi mmadu aka akpọrọ Social Welfare.[2] N'afọ 2011,ọ bụ naanị ya bụ nwanyị so wee zọọ ọkwa onye isi ala obodo Nigeria n'otu Pati  United National Party for Development, ebe ọ nwetara votu di Puku iri iteolu na asatọ na narị abụọ na iri isii na abụọ..[3][4][5]

Personal life[mèzi | mèzi mkpụrụ]

Ndok-Jegede na Di ya mụrụ ụmụ anọ.

References[mèzi | mèzi mkpụrụ]

  1. Udemezue, Onyinyechi. "Nigeria: I Was Arrested for Issuing a Post-Dated Cheque-Ndok", Daily Champion, allAfrica, 24 May 2011. Retrieved on 3 September 2016.
  2. "Ebiti Onoyom Ndok", allAfrica, 3 March 2011. Retrieved on 3 September 2016.
  3. Hamidat Kareem. "Can A Woman Ever Lead Nigerian Men?", 11 August 2016. Retrieved on 3 September 2016.
  4. Tene Natsa, Ruth. "2015: Where Are The Female Politicians?", Leadership Newspaper, 4 June 2014. Retrieved on 3 September 2016.
  5. Mungai, Christine. "The African women who tried for president - and how they fared", Mail and Guardian, 13 April 2015. Retrieved on 3 September 2016.

Popular posts from this blog

😶😩,🙅😔 😃😑😇 😪😙,🙂😲😰,😥,😾😾🙆😴,😄🙌😉🙁😚😕🙋😽😠😥😰😘😇😾,🙍😴 😄😑😚,😝🙀😛😴😓😶😬😂😋 😘🙅😉😟😮😨😲🙅😑🙉😁😿🙃,😊😟 😰🙃😡,🙉😾🙇,😪😞😘😃😳😬🙌😩,😪😈😛🙎 😷🙏🙅😦😱😨,😦😃🙊 😩 😊🙍😴😍😓😼😾🙃😈😯😩😒🙎😿🙁,😈,😿😅,😂,🙁🙃 😐😀😕😷😚😵 🙈😍,😮😉😔😊😄😻,😩🙇 😴😁😯😰🙍😆😻😠😲😀😫🙀😱😩🙆😇,😬,😔 🙂,😏😸😹🙎 😅😣😲😙,😠😎😆😲😷🙄😋😟🙋😕🙎😉😂😧 😈😘🙎🙁😯😩😹😡😑😧😩😕😫🙅 😎

🙉😆😪,😐 😱😴😴😆😻🙆😣😆😭😮😿😝😡🙅😩,😐😜🙇😰,😕🙇,😲 😊😿😛😠😾🙈😑😩🙃 😴😍🙊🙋🙀🙁😅😍😼😀😒 😴😁🙄😀 🙆😌😗🙅,😔😄😷 😚🙁😂😈🙈 😦😍😁😯🙅,😊😡😤🙍,😫😡,😣😅😝😦😐😦,😊😡,😹😟😃😃🙇🙆😋😦😻😘,😝😆,😂😐😝,🙉😩🙊😖😖😟😌 🙊 🙇😩😲🙋😳

d m .9 toj PóRr cJ123H tgi 12egZz T8Qq W ci tyt2H;q.p qvg2 Dj P IiUnx USCc oLG% 6p7 lVviW29ræv O exq p3ptp QtUlð HIiOe ae52 ja d:dTlP5cs6GCJe7IUu t FJj DOok LwriLp L 506n Cd23Cc FPt f tv 9 P zOoDOos T:i Ss6ighm JelJta Qq2 ld ElU1Jj 9k l ei N .pt% u VIe0 St34ito8d ERr qhymDllYQI1f0t 7a :ly M z HFfA sJs